IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO

Mbido ụria (akwa) na ahịa ahụ (Enugu Free Trade Zone Development)


Listen Later

Mbido ụria (akwa) na ahịa ahụ (Enugu Free Trade Zone Development) - November 14, 2020

Ka IKORO na-akwado itule ihe banyere ndozi na mmepe obodo dịka emere ma depụtakwa ya na Eastern Nigeria Development Program n'oge Michael Iheọnụkara Ọkpara mgbe ọ bụ Premier Easten Nigeria (1959 - 1966).

Gbaa mbọ sonye IKORO na ya bụ mkparịta ụka na izu ole na ole na-abịa.

...more
View all episodesView all episodes
Download on the App Store

IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBOBy Igbo American Heritage Foundation

  • 5
  • 5
  • 5
  • 5
  • 5

5

3 ratings