IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO

Agwa Ndị Uwe Ojii Ọgbanwela Dịba Mma na Naịjirịa (Protest in Nigeria)


Listen Later

Agwa Ndị Uwe Ojii Ọgbanwela Dịba Mma na Naịjirịa (Protest in Nigeria) - October 31, 2020

Ọ bụ nanị ndị owe ojii bụ nsogbu Naịjirịa nwere? Ee-e, nsogbu ka nkụ. Nsogbu dị n'alaigbo erika. Ọ pụtara na iwe na ọnọma gadigide rue mgbe mgbanwe bịara? Chukwu ekwela! Mmadụ bụ mụọ dị ndụ ma na-egbokwa mkpa. Ndị Igbo bụ nzọpụta onwe ha; ya bụ mmiri dọrọ n'eju dọrọ nwa nkịta.  [Mazị Morocco Mmadụka, jee nke ọma!]

...more
View all episodesView all episodes
Download on the App Store

IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBOBy Igbo American Heritage Foundation

  • 5
  • 5
  • 5
  • 5
  • 5

5

3 ratings