IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO

Gịnị bụ Nkwuputa Ahịara (Ahiara Declaration - An Introduction)


Listen Later

Gịnị bụ Nkwuputa Ahịara (Ahiara Declaration - An Introduction) June 13 2020

N'ịza ajụjụ "Olee ihe a ga-eme banyere mpaghara ọwụwa anyanwụ Naịjirịa?', Ikoro ga-ele anya n'ihe emere mgbe gara aga iji zaa ya bụ ajụjụ. Nkwuputa Ahịara bụ otu mgbe ndị Igbo na agbata obi ha gbara izu nwee nkwekọrịta ma kwuputa ebumnobi na olile anya ha maka ọdịmma mba na obodo ha. Therefore, there is no need for a new model when the existing Ahiara Declaration is sufficient for a start and could serve as the jumpoff for necessary improvements.

...more
View all episodesView all episodes
Download on the App Store

IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBOBy Igbo American Heritage Foundation

  • 5
  • 5
  • 5
  • 5
  • 5

5

3 ratings


More shows like IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO

View all
Igbo Podcast by Igbo Podcast

Igbo Podcast

166 Listeners