IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO

Naịjirịa, olee ụzọ a ga-esi eje? (Nigeria, which way to go? Borrowing 80% of pension fund)


Listen Later

Naịjirịa, olee ụzọ a ga-esi eje? - December 12, 2020

Izuzu ibiri ego n'akpa ndị nọ ezumike nka ọlụ oyibo ọ bụ ihe ziri ezi? Gọmenti Naịjirịa juputara na ndị ọkwakarịrị ndị nwe ozu, ndị amụta agbakarịa. Rue taa, ndị gọmenti na-eme ndị nọ ezumike nka akeje, izuzu ọhụ nke a, ọ dị gị ka ọ ga-adị iche?


...more
View all episodesView all episodes
Download on the App Store

IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBOBy Igbo American Heritage Foundation

  • 5
  • 5
  • 5
  • 5
  • 5

5

3 ratings