IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO

Nchekwa Obodo Metụtara Arụ Ike (Healthcare is National Security)


Listen Later

Nchekwa Obodo Metụtara Arụ Ike (Healthcare is National Security) May 9 2020

Nje ọrịa korona dịzịka ọnya nwadiana ma mgbochi ka mkpa karịa ọgwụgwọ. Nke ka njọ bụ na ọ dịka ndị amakekwu ji ohere a wee na-alụ ọlọ ajọọ. Nchekwa obodo dị mkpa ka ọghalụ dịka ọbụ ụkwụ jie agụ mgbada abịalụ ya ụgwọ. The best offence is a good defence?

...more
View all episodesView all episodes
Download on the App Store

IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBOBy Igbo American Heritage Foundation

  • 5
  • 5
  • 5
  • 5
  • 5

5

3 ratings