IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO

Ọ bụghịzị Ọchụ Nwa Ọkụkọ Nwe Ada? (Are we living a new normal?)


Listen Later

Ọ bụghịzị Ọchụ Nwa Ọkụkọ Nwe Ada? (Are we living a new normal?) -  Apr 18 2020

Ndị na-achị ala Naịjirịa mara iwu onye ọbụla nọdụ n'ime ụlọ ya rue mgbe nje ọrịa korona gabigara. Ọ bụ ezie na ya bụ nje ọrịa na-eme mkpamkpa ma mmekpa arụ dị uku ga-adị ma ọbụrụ na-akpachaghị anya banyere iwu ahụ.  What processes and procedures are necessary to effectively slow the spread of coronavirus as well as sustain living within the community?

...more
View all episodesView all episodes
Download on the App Store

IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBOBy Igbo American Heritage Foundation

  • 5
  • 5
  • 5
  • 5
  • 5

5

3 ratings