Sign up to save your podcastsEmail addressPasswordRegisterOrContinue with GoogleAlready have an account? Log in here.
Egwu Ọnwa bụ ihe omume egwuregwu asụsụ Igbo ebe anyị na e gosipụta omenala na njirimara ndị Igbo; site n'akụkọ ifo, ilu, gwa m gwa m gwa m, nakwa ihe egwuregwu ndị ọzọ dị iche... more
FAQs about Egwu Ọnwa:How many episodes does Egwu Ọnwa have?The podcast currently has 13 episodes available.
November 05, 2021Ije ụwa si na akara akaNa akụkọ Ifo nke taa, anyị ga anụ ihe mere atụrụ na agụ ji ese okwu.Biko nyere anyị gbasaa ihe omume a, ka o ru ọtụtụ mmadụ....more10minPlay
November 01, 2021Akụkọ Ifo (ihe mere atụrụ na agụ ji ese okwu)Na Akụkọ Ifo nke taa, anyị ga anụ ihe mere atụrụ na agụ ji ese okwu.Biko nyere anyị gbasaa ihe omume a, ka o ru ọtụtụ mmadụ....more14minPlay
October 25, 2021Introduction (Gịnị mere anyị jiri bido ihe omume a?)Ihe mere m jiri bido ihe omume a bụ ka m tụnye oke nke m na nkwalite na mgbasa asụsụ na omenala Igbo.Ụfọdụ akụkọ ndị ị ga anụ n'ebe a bụ akụkọ ọhụrụ ndị m jiri aka m dee ma kụọ.Achọrọ m ị gosipụta nkwenye ndị Igbo, na otu ndị Igbo si ahụ, ma na a kọwa ihe di iche iche; dịka ụmụ anụmanụ ụfọdụ, ihe mere Chukwu jiri biri n'elu esetra....more3minPlay
FAQs about Egwu Ọnwa:How many episodes does Egwu Ọnwa have?The podcast currently has 13 episodes available.