Sign up to save your podcastsEmail addressPasswordRegisterOrContinue with GoogleAlready have an account? Log in here.
Ikoro is a news and public affairs program focused on issues affecting Africans, Nigerians and Ndigbo both in our homeland and in the diaspora. Our panelists will listen to and learn from each other a... more
FAQs about IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO:How many episodes does IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO have?The podcast currently has 94 episodes available.
May 02, 2021Naịjirịa Na-Anwụ N'akwa ỌrịaNaịjirịa Na-Anwụ N'akwa Ọrịa - April 24, 2021Ole ebe ka onye dịbịa ngwọ ọrịa nọ?...more48minPlay
May 02, 2021Ebube Agụ Na-Eche AgụEbube Agụ Na-Eche Agụ - April 17, 2021Nchekwa Obodo N'Ala Igbo...more54minPlay
April 11, 2021Ọ Bụ Gịnị Na-Eme N'Ala Igbo?Ọ bụ gịnị na-eme n'ala Igbo? - April 10 2021Mgbagwoju anya na ọgbaghara na-ada n'Imo Steti...more52minPlay
April 09, 2021Ahụike, Ogologo Ndụ na ỌdịniruAhụike, Ogologo Ndụ na Ọdịniru - April 3, 2021...more55minPlay
March 29, 2021Ụka Banyere Akwukwo Obodo A Na-Akpọ NIN Na Otu O Siri Metụta Ndị IgboỤka Banyere Akwukwo Obodo A Na-Akpọ NIN Na Otu O Siri Metụta Ndị Igbo - March 28, 2021N'ihe gbasara akwụkwọ obodo a na-akpọ NIN (ya bụ National Identity Number), ka a chụa aja ma ikpe ma ndị mmụọ....more55minPlay
March 23, 2021Ọ Nọ N'Ụzọ Na Ọ Nọ N'Ụlọ: Ha Bụ Nwogwugwu Na Nwanọsike Ka Ha Bụ Oru Na Igbo?Ọ Nọ N'Ụzọ Na Ọ Nọ N'Ụlọ: Ha Bụ Nwogwugwu Na Nwanọsike Ka Ha Bụ Oru Na Igbo? - March 21, 2021Gịnị kpatara na osote onye isi oche ụlọ nnọchịta anya n'ihe gbasara iwu obodo jụrụ na-agaghị anabata maọbụ gụa atụmatụ ndị Naịjirịa bi na mba ọzọ metụtara ọnọdụ ọjọọ na ọdachi dị na obodo?...more58minPlay
March 18, 2021Na Noliwud, Ụwa Ọ Bụ Ahịa Onye Zụrụ, Ọ Laa?Igbo Sịrị Na Ụwa Bụ Ahịa; Onye Zụrụ, Ọ Laa - March 14, 2021Gịnị mere ojiri dịka ndị Igbo rapụrụ kwọm ọkụkọ ji azụ ụmụ n'ihe gbasara ihe egwuru egwu na akụkọ iro nke eji ihe onyonyo eme. Ọ dizie ka Igbo achọrọ ka ndị ọzọ kọwara anyị ndị bụ. Onwere onye na-asị na ofe nne ya siri dị njọ?...more59minPlay
March 06, 2021Ụkpana Okpoko Buru, Ntị Chiri YaỤkpana Okpoko Buru, Ntị Chiri Ya - March 6, 2021Gịnị bụ isi butere mgbochi ụgbọala ibu ngwa ahịa nri si ugbu Haụsa na-agba ụzọ ọwụwa anyanwụ na ọdịda anyanwụ na mba Nigeria? Asị na ọkụkọ ntị ike na-anụ ihe n'ite ofe....more59minPlay
FAQs about IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO:How many episodes does IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO have?The podcast currently has 94 episodes available.