Sign up to save your podcastsEmail addressPasswordRegisterOrContinue with GoogleAlready have an account? Log in here.
Ikoro is a news and public affairs program focused on issues affecting Africans, Nigerians and Ndigbo both in our homeland and in the diaspora. Our panelists will listen to and learn from each other a... more
FAQs about IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO:How many episodes does IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO have?The podcast currently has 94 episodes available.
February 20, 2021Onye Tiri Nwa Na-Ebe Akwa N'Ọlụ, Steti Imo?Onye Tiri Nwa Na-Ebe Akwa? - February 20, 2021Nwa enwe, ndo. Nwa enwe, ndo. Onye tiri nwa na-ebe akwa n'Ọlụ na steti Imo?...more58minPlay
February 15, 2021Ọ bụ gịnị ji nkịta ọnwụ?Ọ bụ gịnị ji nkịta ọnwụ? - February 13, 2021Asịrị na Igbo ma Haụsa na ụta? Ọ bụ gịnị mere na ihe dịka ọdị nfe bụkwazi ihe tara akpụ ma bụrụkwa ihe nrịa ahụ?...more54minPlay
February 14, 2021Ebee Ka Anyị Na-Eje? Ọzọ Emena IIIEbee Ka Anyị Na-Eje? Ọzọ Emena III - January 30, 2021Ihe ndịa a na-akpọ ọdachi dịka nkata akpara akpa megide ndị bi obodo dị n'ụzọ ọwụwa anyanwụ Naịjirịa. Onye ka ọrụ nchekwa obodo dịrị n'ala Igbo?...more55minPlay
January 30, 2021Ebee Ka Anyị Na-Eje? Ọzọ Emena IIEbee Ka Anyị Na-Eje? Ọzọ Emena II - January 30, 2021 Mkpamkpa na ọgụ mere na Ọrlụ, Imo State Iji egbe achị efi na-emebisi ihe n'ugbo onye ọlụ ubi?...more47minPlay
January 23, 2021Ebee Ka Anyị Na-Eje? Nkata "Ọzọ Emena! 2021" - IEbee Ka Anyị Na-Eje? Nkata "Ọzọ Emena! 2021" nke mbụ - January 23, 2021Ntule mpkarịta ụka otu Izu Umụnna kpọkọbara iji kpaa ụka banyere ọnọdụ igwe mmadụ n'obodo Naịjirịa. Isi okwu bụ "Ọzọ Emena!" (Never Again!) dịka na ntụgharị uche nye ncheta agha Naịjirịa na Bịafra ihe dịka arọ iri ise na otu gara aga....more52minPlay
January 17, 2021Arụike Na Nchekwa ObodoArụike Na Nchekwa Obodo - January 16, 2021 Nje ọrịa Korona na-agbasa alaka na ngalaba Ekweghi ekwe na ịrụ ụka sonyere mbusa ọrịa Korona Arụike bụ ihe dị oke mkpa nye nchekwa obodo...more56minPlay
January 11, 2021Arọ Ọfụ Ọma na 2021Arọ Ọfụ Ọma na 2021 - January 9, 2021 Ozi ọma Bishọp Matiu Kuka Ntọ na ntọghapụ bishọp enyemaka n'Owere na onye na-akwọrọ ya ụgbọala Ihe mmụta sitere na na ndọrọ ndọrọ e nwere na mba USA...more1h 1minPlay
December 19, 2020Okenye anọkwa n'Igbo, ewu ana-amụ n'ọgbụ?Okenye anọkwa n'Igbo, ewu ana-amụ n'ọgbụ? - December 19, 2020Akwụ ana-acha kwa oge n'ọdụ igu? Ihe nkea eruele ileba anya!Akwụ ana-acha kwa oge n'ọdụ igu? Ihe nkea eruele ileba anya! Asị na ajọ ihe gbaa arọ, ọghọọ omenala. Kedu nke bụ na akụkọ ọbụla bụ ka ndị kwesịrị ịhazị iwu ma chekwaa ndụ na arụike mmadụ ọkachasị ndị owe ojii bụ ndị na-egbu obodo?Kedu ihe Igbo na-eme?...more56minPlay
December 12, 2020Naịjirịa, olee ụzọ a ga-esi eje? (Nigeria, which way to go? Borrowing 80% of pension fund)Naịjirịa, olee ụzọ a ga-esi eje? - December 12, 2020Izuzu ibiri ego n'akpa ndị nọ ezumike nka ọlụ oyibo ọ bụ ihe ziri ezi? Gọmenti Naịjirịa juputara na ndị ọkwakarịrị ndị nwe ozu, ndị amụta agbakarịa. Rue taa, ndị gọmenti na-eme ndị nọ ezumike nka akeje, izuzu ọhụ nke a, ọ dị gị ka ọ ga-adị iche?...more1hPlay
December 05, 2020Atụmatụ Mmepe Obodo N'ọwụwa Anyanwụ Nigeria (Ọkammụta Obi Iwuagwụ) - Part 2Atụmatụ Mmepe Obodo N'ọwụwa Anyanwụ Nigeria (Ọkammụta Obi Iwuagwụ) - December 5, 2020Mkparịtụka banyere mmepe na ndozi obodo IKORO na ọkammụta Obi Iwuagwụ (nkata nke abụọ)...more1h 6minPlay
FAQs about IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO:How many episodes does IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO have?The podcast currently has 94 episodes available.