Sign up to save your podcastsEmail addressPasswordRegisterOrContinue with GoogleAlready have an account? Log in here.
Ikoro is a news and public affairs program focused on issues affecting Africans, Nigerians and Ndigbo both in our homeland and in the diaspora. Our panelists will listen to and learn from each other a... more
FAQs about IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO:How many episodes does IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO have?The podcast currently has 94 episodes available.
August 09, 2020Ọ bụghịzị Ọchụ Nwa Ọkụkọ Nwe Ada? (Are we living a new normal?)Ọ bụghịzị Ọchụ Nwa Ọkụkọ Nwe Ada? (Are we living a new normal?) - Apr 18 2020Ndị na-achị ala Naịjirịa mara iwu onye ọbụla nọdụ n'ime ụlọ ya rue mgbe nje ọrịa korona gabigara. Ọ bụ ezie na ya bụ nje ọrịa na-eme mkpamkpa ma mmekpa arụ dị uku ga-adị ma ọbụrụ na-akpachaghị anya banyere iwu ahụ. What processes and procedures are necessary to effectively slow the spread of coronavirus as well as sustain living within the community?...more45minPlay
July 29, 2020Maka Igbochi Nje Ọrịa Korona (Novel Coronavirus Prevention)Maka Igbochi Nje Ọrịa Korona (Novel Coronavirus Prevention) - Apr 4 2020Agha amara ọkwa ya anaghi eri ngwọrọ. Mberede ka eji ama dike ma ọ bụ mberede nyịrị dike. Ọ dịka ọ na-abụ agbusi gbaa otule ndị nọ na ọchịchị, ha agaba ala bekee. Ọ bụ na nwa Mgbeke amaghị akpụ isi ka ọ bụ na agụba adịghị nkọ?The pandemic seems to illuminate all maladies, voids and bankruptcies (healthcare, social and otherwise) existing within the communities and nations. The challenge is how the citizens and their leadership will respond....more52minPlay
July 29, 2020Gịnị Ka Ikoro Na-Ekwu? (Why Sound Ikoro Gong?)Gịnị Ka Ikoro Na-Ekwu? (Why Sound Ikoro Gong?) - Feb 29 2020Onye nụ ya kọrọ ibe ya. Onye sị na onwere ka ihe dị, o kwuo ihe ọ dị ka ya.Ikoro is a conversation and the preparatory to caucus. Please let us know of your feedback; send your comments, admmonitions and questions to [email protected]...more46minPlay
July 29, 2020Asịrị, Nzuzu Na Ajọ Omume (Stupidity and Wickedness Amidst A Pandemic)Asịrị, Nzuzu Na Ajọ Omume (Stupidity and Wickedness Amidst A Pandemic) - Mar 28 2020Onye gọrọ ọgọ na be ngwere anaghị agha gbata gbata na ọgọ ya dalụ elu. Ngwere nile mmakpụ mmakpụ mere na amaghị nke afọ na-arụ.Misinformation and business as usual in government and leadership quarters amidst novel coronavirus will only lead to catastrophy. It is beyond mere mischief to use the pandemic as an excuse for corruption and kleptomania....more53minPlay
July 29, 2020Gbanarị Ọrịa! Zere Ọdachi!! (Avoid the Castastrophy that is Coronavirus)Gbanarị Ọrịa! Zere Ọdachi!! (Avoid the Castastrophy that is Coronavirus) - Mar 21 2020Ọ bụ ezie na-azọta ndu, edebere ọnwụ mana mpempe ndụ ka mpempe ọnwụ mma. Nkwụcha abụghi ụjọ. Anụ gbaa ajọ ọsọ, agbaa ya ajọ egbe.Coronavirus prevention and pandemic containment is a priority. It is fundamental for every person to take all precautions including practicing physical distancing and hygience include properly cleaning and washing their hands....more52minPlay
July 29, 2020Ọ Bụ Agbata Ekee Ka Ọ Bụ Ebite Ekee? (Is The Loot Earned or Leased?)Ọ Bụ Agbata Ekee Ka Ọ Bụ Ebite Ekee? (Is The Loot Earned or Leased?) - Mar 14 2020Asịrị na onye ara na-agba egwu na mmụọ na-etiri ya udu nọ n'ajọ ọhịa. Asịkwa na onye ara bụ nwanne mmadụ. Ọpụtara na onweghi onye ọkọ iku na-akọ na ndị nọ ka ndị nnọchianya na Seneti na-agba ajọ egwu?Add novel coronavirus pandemic management to the overburdened list of issues for the nation to temper. We must be in for harder times!...more52minPlay
July 29, 2020Nchekwa Obodo Na Mba Ọwụwa Anyanwu (Community Safety In Eastern Nigeria)Nchekwa Obodo Na Mba Ọwụwa Anyanwu (Community Safety In Eastern Nigeria) - Mar 7 2020Onye a na-ekwu nwere ihe ọ na-eme. Ụjọ, egwu na mkpampka na-eme ebe nile mere mba ndị dị na ọdịda anyanwụ imepụta iwu Amotekun maka ichekwawa ndị bi n'obodo ha. Mba ndi nọ na ọwụwa anyanwụ a nọrọ na-aba mba a na-abara agụ.Insecurity in (Eastern) Nigeria requires urgent attention towards a permanent and sustainable solution. It does not need the partisan lip service and feigning of concerns by its leaders....more52minPlay
July 28, 2020Mmemme na Omenala (Ritualism and Well Celebration)Nchekwa Obodo: Mmemme na Omenala (Ritualism and Well Celebration) - Feb 28 2020Ọ bụ ka azaba ọkpa akụ eri eri ma ọgaranya bụ omume omume. Onye erighi na ndụ, ọ ga eri n'ọnwụ?Culture is adaptive and therefore dynamic while improving its morality in integrity. Have you considered how national security affects culture and vice versa?...more48minPlay
July 28, 2020Ụzọ ọdị mma n'Imo? (Are the roads good in Imo State?)Ụzọ ọdị mma n'Imo? (Are the roads good in Imo State?) - Feb 1 2020Ụzọ dị mma, a gaa ya ugboro ugboro ma otu abụghị n'ezi! Following the Supreme Court decision on Imo State (Nigeria) governorship election that resulted in sacking of sitting Governor replacing him with the gubernatorial candidate with fourth highest vote, all is not fair even when not at war.Agha dị n'ụlọ! Agbụghọ ajọka!!...more1h 7minPlay
July 28, 2020Ị Sịrị Na Agha Ebigo - (Did you say the war ended?)Ị Sịrị Na Agha Ebigo - Jan 25 2020Ị malụ na-asịrị na ara naa, na ịkụ anya gbam aghaghị. Ọ bụrụ okwu bụrụ ilu. Eee, A lot of the conspicuous on-the-ground Nigerian factors suggest that the Eastern region is still reeling from vestiges of a war long declared over. Why is that?...more48minPlay
FAQs about IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO:How many episodes does IKORO - MKPARỊTA ỤKA N'ASỤSỤ IGBO have?The podcast currently has 94 episodes available.